PRAYER FOR THE CAUSE OF HIS BEATIFICATION

 

EKPERE MAKA NJEM ODIDO-ASO NKE BISHOP ANTHONY GOGO NWEDO, C. S. Sp
O Chineke,
Ngi, onye kpalitere nwadibo gi, + Bishop Antony Gogo Nwedo dika Bishop mbu nke Dayosis Umuahia ka onwere onwe ya nile tinye maka oru nke izoputara Christi mkpuruobi ya na ihibe Otu abuo nke ndi gonyere chukwu onwe ha maka igbaso ndu adimaso ya na oru nke igbasa ozioma, mee ka ubochi Nsuko Nso ga enwe ike ime emumu odidomaso ya bia osiso.
Ka ukpuru nke ndu diaso ya nakwa uchu ya na-igbasa ozioma na-etiti ndi ogbonye mee ka otutu ndi otu Christi nwee mmasi igbaso adimaso + ya na itinye onwe ha kpamkpam n’oru nke igbasa ozioma, ka oga abu, ka umunwoke na umunwayi nke agburu anyi nakwa agburu ndi na-abia n’ihu nwee ike ichoputa ebere gi n’enweghi ube nke putara ihe na Maria, Nne anyi hurunanya, ya na Nwa ya, Jesu Christi Onyenweanyi, onye Gi na Ya di ndu na achi n’idiko n’otu nke Muo Nso, otu Chukwu, site n’uwatuwa nile-
AMEN!


PRAYER FOR THE CAUSE OF BEATIFICATION OF BISHOP ANTHONY GOGO NWEDO, CSSp

O God,
You, who inspired your servant +Anthony Gogo Nwedo as the pioneer Bishop of the Diocese of Umuahia to dedicate his life selflessly to the course of winning souls for Christ and to found two religious Congregations for fostering holiness of life and the work of evangelization, hasten the day when the Church will be able to celebrate the saintliness of his life.
May the example of his personal sanctification and commitment to the spreading of the Gospel among the poor lead a greater number of Christian to ever strive after holiness+ and devote themselves to the work of spreading the Gospel that the men and women of our time and the future generation may discover your infinite mercy revealed in Mary, our beloved Mother, and her Son, Jesus Christ our Lord, who lives and reigns with you in the unity of the Holy Spirit, One God, for ever and ever.
AMEN!